YouTube video

Phyno and Flavour - Men Don Show Face (Official Audio)

PhynoFino ·

Choose Play to load the YouTube player. Playback may vary by country and device.

Open on YouTube ↗

From the video’s description

Listen to the Official Audio for ‘Men Don Show Face’ by Phyno and Flavour off the Album, ‘Full Time Job’. Available on all digital platforms worldwide - https://phyno.ffm.to/fulltimejob Connect With Phyno : Instagram - https://www.instagram.com/phynofino/ Twitter - https://twitter.com/phynofino Facebook - https://www.facebook.com/realphynofino Lyrics: Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu efi Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu efi Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu Efi Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu efi Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu efi Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu Efi Men don show face .. Jikerekwe jikerekwe ogini na eme Men don show face Jikerekwe jikerekwe ogini na afio Watch ya ya.. Ikwerego ikwerego na nwoke na ebe Watch ya.. No be mouth no be cho cho cho Ezege onye nme nme Odogwu adi Ada ujo Ife nyi 100 karat Swag na apu oku Enwem ya 100 percent Fa cholu ikpo my cassete Chief priest ball too much news ya eje gba na net Tipper anyi ji bulu efi .. me show ka tata dika echi Anyi na aku nwanne chi ga eji Jst deselu boys ife anyi ga Eli Akpa nji bulu ego . Spray cash ko miili na ezo Come chop Ifem na esi na ekpo Onye ji igu ka ewu na eso Men don show face .. Jikerekwe jikerekwe ogini na eme Men don show face Jikerekwe jikerekwe ogini na afio Watch ya ya.. Ikwerego ikwerego na nwoke na ebe Watch ya.. No be mouth no be cho cho cho Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu efi Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu efi Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu Efi Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu efi Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu efi Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu Efi Ijele umu africa Inakwa aputa aputa Onye eze onye olewa Nwoke bu Akpuru achiba Account gbala abuba Obulo onu adim a fuwa .. say na guys donye iru na efe aka everybody a Chiba Agbanyelugi film oya eko gi eko ka special effect Ur babe cholu e finnese .. ngosia na mbu akpa sense Asim gi awuna ngwo .. anwuna nwgo na nkwu na mbia .. Boys ndi ogiriga wa na nwa Send rain oku na agba Tipper anyi ji bulu efi .. me show ka tata dika echi Anyi na aku nwanne chi ga eji Jst deselu boys ife anyi ga Eli Akpa nji bulu ego . Spray cash ko miili na ezo Come chop Ifem na esi na ekpo Onye ji igu ka ewu na eso Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu efi Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu efi Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu Efi Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu efi Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu efi Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu Efi Men don show face #Phyno #MenDonShowFace #OfficialAudio #Fulltimejob #flavour

Browse music · YouTube terms · Google privacy policy