YouTube video
Bro Cornelius Benjamin - Mercy Hymns Alaeze Bu Ulom Cover
Praise Eto (Official) ·
Press Play to watch on YouTube. Playback may vary by country and device.
About this video
Song Credit: Bro Cornelius Benjamin - Mercy Hymns Alaeze Bu Ulom
Song Credit: Bro Cornelius Benjamin - Mercy Hymns Alaeze Bu Ulom
#EtoSings #PraiseEto #ReedBreed
ALA EZE BULOM LYRICS
Ala Eze bu Ulom, Ala Eze bu Ulom
Ke ndi kwerekwe, Ruo Ebighebi
Ebahun K'obim no, Igwe bu Olile anyam
Ala Eze biko me ngwa bia
Akwa adighi, Nsuda adighi, Ujo adighi na
Ala Eze Chukwu, Ala Eze Chukwu
Akwa adighi, Nsuda adighi, Ujo adighi na
Ala Eze nke ebighi ebi
Uzo ahun di warawara
Jisike Adalamba
Onye kporo gi kwesiri ntukwa si obi
Jesus bu Onyeisi udo
Me kam nogide nime gi
Ewo Amara Gi zuruoke
- Channel
- Praise Eto (Official)
- Uploaded
- 5 November 2022
- Duration
- 4 minutes 13 seconds
- Source
- YouTube